Study

Review on How/Why Questions & Use of "Ka"

  •   0%
  •  0     0     0

  • Maka gịnị ka ị ga-eji síé ofe ahụ n'abalị?
    Why will you cook that soup at night?
  • Gịnị mere unu ji eme mkpọtụ ebe a?
    Why are you all making a noise here?
  • Tell me how to do it well
    Gwa m otu e si eme ya ọfụma
  • "Who are you looking for?" can be said in Igbo as:
    Onye ka ị na-achọ?
  • When is he going to work today?
    Mgbe ole ka ọ na-aga ọrụ taa?
  • Ahụrụ m otu nna m si dozie ụgbọala ya.
    I saw how my dad repaired his car.
  • Otu o si ekwu okwu adịghị mma
    The way (how) he/she talks is not good
  • Where does their sister live?
    Ebee ka nwanne ha nwaanyị bi?
  • Please tell her how she will go to the hospital
    Biko gwa ya otu ọ ga-esi gaa n'ụlọ ọgwụ
  • Ọ chọrọ ịkọwa otu e si ede akwụkwọ Igbo
    He/she wants to explain how to write igbo books
  • Why did Obinna wake him up?
    Gịnị mere /maka gịnị ka Obinna jiri kpọtee ya?
  • How did they wash their clothes?
    Olee otu/kedu ka ha si sáá ákwà ha?
  • Why are you hungry?
    Gịnị mere agụụ ji agụ gị?
  • Udoka wants to know how to get money
    Udoka chọrọ ịma otu e si enweta ego
  • How does his brother call his name?
    Kedụ ka nwanne ya nwoke si akpọ aha ya?
  • Translate, " Kedu ka nne ya si azụta ihe n'ahịa?"
    How does his/her mother buy something in the market?