Toggle Navigation
Games
Blog
Class PIN
Join for Free
Sign in
Toggle Navigation
Games
PIN
Join for Free
Blog
Pricing
Contact us
Help center
Sign in
Game Preview
Review on How/Why Questions & Use of "Ka"
Game Code: 2485947
Igbo
16
Public
A review that quizzes learners on how to formulate How/Why questions
Play
Study
Slideshow
Share
Igbopodcast
35
Share Review on How/Why Questions & Use of "Ka"
Class PIN
Use Class PIN to share Baamboozle+ games with your students.
Upgrade
Google Classroom
Facebook
Twitter
Save to Folder
Translate, " Kedu ka nne ya si azụta ihe n'ahịa?"
How does his/her mother buy something in the market?
20
"Who are you looking for?" can be said in Igbo as:
Onye ka ị na-achọ?
20
How did they wash their clothes?
Olee otu/kedu ka ha si sáá ákwà ha?
20
Gịnị mere unu ji eme mkpọtụ ebe a?
Why are you all making a noise here?
20
Tell me how to do it well
Gwa m otu e si eme ya ọfụma
20
Ọ chọrọ ịkọwa otu e si ede akwụkwọ Igbo
He/she wants to explain how to write igbo books
20
Maka gịnị ka ị ga-eji síé ofe ahụ n'abalị?
Why will you cook that soup at night?
20
How does his brother call his name?
Kedụ ka nwanne ya nwoke si akpọ aha ya?
20
Otu o si ekwu okwu adịghị mma
The way (how) he/she talks is not good
20
Udoka wants to know how to get money
Udoka chọrọ ịma otu e si enweta ego
20
Why did Obinna wake him up?
Gịnị mere /maka gịnị ka Obinna jiri kpọtee ya?
20
When is he going to work today?
Mgbe ole ka ọ na-aga ọrụ taa?
20
Where does their sister live?
Ebee ka nwanne ha nwaanyị bi?
20
Ahụrụ m otu nna m si dozie ụgbọala ya.
I saw how my dad repaired his car.
20
Why are you hungry?
Gịnị mere agụụ ji agụ gị?
20
Please tell her how she will go to the hospital
Biko gwa ya otu ọ ga-esi gaa n'ụlọ ọgwụ
20
Play for Free
Baamboozle+
NEW!
Baamboozle+
Baamboozle+
Baamboozle+
Baamboozle+
Baamboozle+
Baamboozle+
Baamboozle+
Baamboozle+
Baamboozle+
Baamboozle+
Baamboozle+
Baamboozle+
Baamboozle+
Baamboozle+
Baamboozle+
Baamboozle+
More
How to Play
Make some teams
Take turns choosing questions
Say the answer then hit the
Check
button
Click
Okay
if the team is correct or
Oops
if not
Teams
Sign in to choose
1
2
3
4
5
6
7
8
Grid Size
Sign in to choose
8
16
Quiz
Sign in to choose
Classic
Questions and Power-Ups
Classic Jr
Sign in to choose
×
Sign up for a trial to unlock features.
Get Started
Your experience on this site will be improved by allowing cookies.
Allow cookies