Edit Game
Review on How/Why Questions & Use of "Ka"
 Delete

Use commas to add multiple tags

 Private  Unlisted  Public



 Save

Delimiter between question and answer:

Tips:

  • No column headers.
  • Each line maps to a question.
  • If the delimiter is used in a question, the question should be surrounded by double quotes: "My, question","My, answer"
  • The first answer in the multiple choice question must be the correct answer.






 Save   16  Close
Please tell her how she will go to the hospital
Biko gwa ya otu ọ ga-esi gaa n'ụlọ ọgwụ
Why are you hungry?
Gịnị mere agụụ ji agụ gị?
Ahụrụ m otu nna m si dozie ụgbọala ya.
I saw how my dad repaired his car.
Where does their sister live?
Ebee ka nwanne ha nwaanyị bi?
When is he going to work today?
Mgbe ole ka ọ na-aga ọrụ taa?
Why did Obinna wake him up?
Gịnị mere /maka gịnị ka Obinna jiri kpọtee ya?
Udoka wants to know how to get money
Udoka chọrọ ịma otu e si enweta ego
Otu o si ekwu okwu adịghị mma
The way (how) he/she talks is not good
How does his brother call his name?
Kedụ ka nwanne ya nwoke si akpọ aha ya?
Maka gịnị ka ị ga-eji síé ofe ahụ n'abalị?
Why will you cook that soup at night?
Ọ chọrọ ịkọwa otu e si ede akwụkwọ Igbo
He/she wants to explain how to write igbo books
Tell me how to do it well
Gwa m otu e si eme ya ọfụma
Gịnị mere unu ji eme mkpọtụ ebe a?
Why are you all making a noise here?
How did they wash their clothes?
Olee otu/kedu ka ha si sáá ákwà ha?
"Who are you looking for?" can be said in Igbo as:
Onye ka ị na-achọ?
Translate, " Kedu ka nne ya si azụta ihe n'ahịa?"
How does his/her mother buy something in the market?